
dailyverse Tag Posts Index
Explore on-chain topics from the Hive blockchain.
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.066
Enweghị egwu na ịhụnanya. Ma ihunanya zuru oke na-achụpụ egwu, n'ihi na egwu metụtara ntaramahụhụ. Onye nātu egwu emeghi ka o zue okè n'ihu-n'anya. 02/10/2017 -
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.065
M'we welie anyam abua le ugwu: òle ebe iye-akam si puta? Enyemakam si n'aka Jehova, bú Onye meworo elu-igwe na uwa. 04/24/2017 - 2 Chronicles 7:14
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.064
Ihe nta nke onye ezi omume nwere di nma kari àkù nke ọtutu ndi nēmebi iwu; n'ihi na agētipia ike nke ndi nēmebi iwu: Ma Jehova nākwagide onye ezi omume. 03/24/2017
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.062
Onye-nwe-ya zara, si, I mere nke-ọma, ezi orù nke kwesiri ntukwasi-obi! I werewo ihe ole-na-ole kwesiri ntukwasi-obi; M'gēdo kwa gi onye-isi ọtutu ihe. Bịa kekọrịta
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.061
Onwu, òle ebe nmeri-gi di? Onwu, òle ebe nba-gi di? 04/19/2017 - 1 Corinthians 15:54
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.060
Unu niile bụ ụmụ Chineke site n’okwukwe na Kraịst Jizọs, n’ihi na unu niile bụ́ ndị e mere baptizim baa na Kraịst, yikwasịwo onwe unu Kraịst. 03/15/2017 - Isaiah
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.059
Ọ bụrụ na naanị maka ndụ a ka anyị nwere olile anya na Kraịst, anyị bụ ndị kacha nwee ọmịiko n'ime mmadụ niile. 04/10/2017 - 1 Corinthians 15:3-5
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.058
Nwam, debe iwu nna-gi, arapu-kwa-la iwu nne-gi. 06/20/2017 - Luke 6:38
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.057
Enweghị egwu na ịhụnanya. Ma ihunanya zuru oke na-achụpụ egwu, n'ihi na egwu metụtara ntaramahụhụ. Onye nātu egwu emeghi ka o zue okè n'ihu-n'anya. 02/10/2017 -
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.056
Ya mere, ebe ewereworo okwukwe gua ayi na ndi ezi omume, ayi nwere udo n'ebe Chineke nọ site n'Onye-nwe-ayi Jisus Kraist; Anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ n’olileanya nke ebube
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.055
Ònye bu onye mara ihe na onye nāghọta ihe n'etiti unu? Ka o gosi ya site n'ezi ndu-ya, Site n'omume nile nke di ume-ala n'obi nke sitere n'amam-ihe. 05/06/2017 -
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.054
Eb͕ub͕ere-ọnu onye ezi omume mara ihe kwesiri ntukwasi-obi: Ma ọnu onye nēmebi iwu nāma okwu b͕agọ ab͕agọ. 09/26/2017 - Psalm 23:6
- →
Amaokwu Bible nke ubochi - no.2024.053
"Ma a na m asị unu ndị na-anụ m: Hụ ndị iro unu n'anya, meere ndị kpọrọ unu asị ihe ọma. 05/10/2017 - 2 Peter 3:9
- →
Quote of the day
For God hath not given us the spirit of fear; but of power, and of love, and of a sound mind. 2 Timothy 1:7 King James Version (KJV) Thanks for Visiting my Blog
- →
-Daily Verse-
Here's the verse of the day.
- →
-Daily Verse-
Hi Steemians, Here's the verse of the day. Have a blessed friday.
- →
-Daily Verse-
Hi Steemians, Here's the daily verse for today. Happy Thursday.
- →
Daily Verse
Hi Steemians, Here's the daily verse courtesy of youversion bible. We don’t focus on the things that can be seen but on the things that can’t be seen. The things
- →
Verse of the Day
Day 2/365 May 21,2018 Monday GODBLESS!
- →
Verse of the Day Romans 5:10
If, when we were God's enemies, we were reconciled to him through the death of his Son, how much more, having been reconciled, shall we be saved through his life.
After reading these dailyverse Tag Posts, you can browse the pages and collections listed below.